Informace pro vás

Písnička přidána do zpěvníku. Počet vložených písniček: 9   Zobrazit zpěvník
Ogbe

Gwam gwam, gwam ife n'eme, Ife di mma
Men n'aku, everything mara mma
Grinding, grinding ka engine ọka
Take note, my kala abụlọkwa egbe Akwa
Sọsọ ego bụ ife di kwa mu n'uche
Umu Snapchat n'egosi m ife
Mana munwa achọlọ, munwa achọlọ
Achọlọm ike, munwa chọlọ ibute ike

Ife di mma, ife di mma
Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma
Ife di mma, ife di mma
January to December, ife di mma
Ife di mma, ife di mma
Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma
Ife di mma, ife di mma
January to December, ife di mma

Ife di mma
Ife di mma
Ife di mma

New whip alert, zero mileage
Brand new virgin, zero body count
Dr eze mmụọ, Chief priest Cubanna
Motor di mma, Changan Mikano
Presidential convoy like Jagaban
Ife ọbụna ina eme, kwechiri ka Jackie Chan
Imakwa (My plan, bullion van)
Money must be made (Walai talai)
Akụ na uba n'esi obi ike (Eziokwu)
Adịkwa well loaded (Eziokwu)
Nwaanyị di ime makwa na iche dị ime (Eziokwu)
Igwe makwa na obodo bu igwe (Eziokwu)

Gwam gwam, gwam ife n'eme, Ife di mma
Men n'aku, everything mara mma
Grinding, grinding ka engine ọka
Take note my kala abụlọkwa egbe Akwa
Sọsọ ego bụ ife di kwa mu n'uche
Umu Snapchat n'egosi m ife
Mana munwa achọlọ, munwa achọlọ
Achọlọm ike, munwa chọlọ ibute ike

Ife di mma, ife di mma
Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma
Ife di mma, ife di mma
January to December, ife di mma
Ife di mma, ife di mma
Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma
Ife di mma, ife di mma
January to December, ife di mma

Ife di mma
Ife di mma
Ife di mma
Ife di mma