Update ijikwa Update ijikwa Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ Update ijikwa Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ Update ijikwa Signboard adịlọ adị na nke dealer Update ijikwa Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada Update ijikwa Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ Update ijikwa Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ Update ijikwa Akwa ịma na all man amaanlụnwu street Update ijikwa 9 to 5, men na-alụ legit Update ijikwa Eliza na Obama Eliza na Obama So ihe ụmụ ogbe na-achọkwa bụ isi Eliza na Obama Eliza na Obama Eliza na Obama Men ga-chesti-nwu anythin, gwa m ma ọ sị gị wete aza Thank God my present is better than my TBT Hussla, I turned my PTSD to USDT Ịfe anyị na-afụ na ụwa dịka film DVD Street fịalụ alụ ka exam, ọ dịka exam CBT Kee onye na-akpọ m na phone Enyezịna m nsogbu, anọ m on a paper parol Chukwu, Chukwu dey for me, e needilọkwa m your vote Owu bụ sickness, ego bụ the antidote God is focusing on me and I'm focusing on the cheese Lecturer na-aba mba maka eji m my textbook eme rizz Difference dịkwa clear, Oris abụlọ rizz Asa chọọ ịnye m kiss mana achọ m Lambo' keys From nothing to something Before rap, I was thugging In my computerl loading Nye m online access and login No matter the matter, anyị kpu ya ka Alibaba Mana winter mana summer, addicted to the dollar Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ Update ijikwa Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ Update ijikwa Signboard adịlọ adị na nke dealer Update ijikwa Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada Update ijikwa Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ Update ijikwa Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ Update ijikwa Akwa ịma na all man amaanlụnwu street Update ijikwa 9 to 5, men na-alụ legit Update ijikwa Eliza na Obama Eliza na Obama So ihe ụmụ ogbe na-achọkwa bụ isi Eliza na Obama Eliza na Obama Eliza na Obama Men ga-chesti nwu anythin, gwa m ma ọ sị gị wete aza "Hello, nwa, kee the way? Kee the way? Nwanne, ndịa che na anyị bịaa holidays, holidays Ọkwa onye fụ the money, ọchọwa more Ka anyị na-agbalụ mmanụ, ntị adịlọọ Nwanne, ije ụwa dị iche, ije ego bụ a different journey Ka ashawo popu molly, akpa m dị horny for the money I made it and I've eaten, still I hustle like I'm hungry Na-achọ the money ka Yemi Alade si na-achọ Johnny Main **** my side chic tụwaa ya ime, iwe na-ewe m since Runs girl nọ okporo tụlụ ime enwerọ business sense We call it self esteem, ndị mgbu na-asị na anyị dị proud Nigerian by birth, Canadian by loud Owu bụ owu, ọ sọ gị, kpọ ya broke or kpọ ya sapa Men no anaba anaba ka m na-ele ọgwụ na ọnụ Asata Kwechiri ka police jide ọnye ji igbo na checking point Show me your investments, ọbụlọ mmanya I na-akpọ na joints Ọkwa alụtụ, akụtụ Nwoke setụ, ọñụtụ From abanị to ụtụtụ The trap ka na-akpọtụ Ijirọ ego, I na-akọ tuu Ijide mgbada, ọkwụtụ Nwa, atana afụfụ Nwa, atana afụfụ Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ Update ijikwa Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ Update ijikwa Signboard adịlọ adị na nke dealer Update ijikwa Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada Update ijikwa Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ Update ijikwa Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ Update ijikwa Akwa ịma na all man amaanlụnwu street Update ijikwa 9 to 5, men na-alụ legit Update ijikwa