Jayswaarg is the new problem Ogbe Iyoo Jayswaarg on the beat Jeriq the hustler Flavour nwanne Egwu anyị apụtago ọgbọ Fa chụgide m, chụgide m Ka fa menyụọnụ ọkụ m o Fa jesịa pụta Ha fụ na ọkụ m na-enwusi ike Fa kwagide m, kwagide m Ka fa kwakpuo m n'ime ọfịa Fa jesịa pụta Ha fụ na akwụ m kwụsie ike Ọlụ ọma Chukwu ee Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Unu afụgo ọlụ ọma Chukwu ee Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma My afụfụ cannot be forgotten Ebidoo m n'ogbe Onitsha with nothing Ego adịlọọ, shirt m enwelọọ button Window dị na be anyị enwelọọ curtain But, I keep on believing (Ị makwa) Pure water ka m na-ele, hustling M na-asa motor, ele afịa for a living They never saw me coming ka NEPA bill Mgbe popo ji m, enwelọọ m ego bail Ikuku ama n'ọnya (Ị dị mma) Ọbata obie (Ị dị mma) Ọwala ụzọ n'ịkpa (Ị dị mma) Chineke anyị (Na Ị dị mma) Ka ijele, m na akụzi large Ezege sị m na m na a-top chart Till I die, I will never lack (Ogbe) Fa chụgide m, chụgide m Ka fa menyụọnụ ọkụ m o Fa jesịa pụta Ha fụ na ọkụ m na-enwusi ike Fa kwagide m, kwagide m Ka fa kwakpuo m n'ime ọfịa Fa jesịa pụta Ha fụ na akwụ m kwụsie ike Ọlụ ọma Chukwu ee Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Unu afụgo ọlụ ọma Chukwu ee Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Adịlọọ m agba ọsọ, mana a na-achụ m M na-alụba onwe m, fa chọọ ịlụpụ m Ka afọ ime mkpuke, fa chọọ ikpuchi m Mana my matter dịkwaalụ mụ na Chi m You want to stop me, maka why? A guy cannot guy a fellow guy man Owu bọchaa, mụ na Olisa pasa Ị ma na Azaman adịlọọ enye aza Awada For your information You cannot stop my money calculation M na-efe Chukwu ka ndị nọ na Adoration Ọlụọma, Ifeọma bi na my location Halleluyah for your information Asị na m bụ ahịhịa n'enu ụwa nụ o A ma ndị ilo m awụfuola m Chai If to say na man be God o They for don quench my fire Kaa Papa bikonụ jigide m Jigide m, nekwa ndị ilo m Ha chụba m, chụpagide fa N'ihi na abụ m nnwa Chukwu Onye nwere Gị, nwere ihe niile You're the beginning and the end o, Papa Yeah, na Chi anyị dị mma Ọlụ ọma Chukwu ee Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Unu afụgo ọlụ ọma Chukwu ee Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ Unu afụgo Iyee, na Chi anyị dị mma Extra ordinaire It's beat producer of all nations