Ogene ebidogo Ayamma Nnukwu mmụọnwụ abatago Ayamma Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego Ayamma Olo-lo-lo-lo-lo-lo Ayamma Ogene ebidogo Ayamma Nnukwu mmụọnwụ abatago Ayamma Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego Ayamma Olo-lo-lo-lo-lo-lo Ayamma Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m Ị na-anụ akwa m na-ebe kọọ ịchọlụ ịnụ ụda egbe Nwa selen-selense, selense Mpa pekem-pekempe, pekempe Nwa selen-selense, selense Mpa pekem-pekempe, pekempe Enu ụwa nke a leee Enu ụwa nke a leee Enu ụwa nke a leee Amadịọha, bịa zọpụtanụ mmadụ biko Enu ụwa nke a leee Enu ụwa nke a leee Enu ụwa nke a leee Amadịọha, bịa zọpụtanụ mmadụ biko Kama ịgakwa egbu m egbu (Ayoo) Nyelụ ndụ m aka (Ayoo) Nkanụ ndị be anyị (Ayoo) Pammy udubunchi Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye Haala ye, ọshị na ọmalụ ete, shị haala ye, haala ye Ogene ebidogo Ayamma Nnukwu mmụọnwụ abatago Ayamma Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego Ayamma Olo-lo-lo-lo-lo-lo Ayamma Ogene ebidogo Ayamma Nnukwu mmụọnwụ abatago Ayamma Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego Ayamma Olo-lo-lo-lo-lo-lo Ayamma Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m Ị na-anụ akwa m na-ebe kọọ ịchọlụ ịnụ ụda egbe Nwa selen-selense, selense Mpa pekem-pekempe, pekempe Nwa selen-selense, selense Mpa pekem-pekempe, pekempe Ogene na-enye aṅụlị Ogene na-enye aṅụlị Ogene na-enye aṅụlị Ogene na-enye aṅụlị Onye amalọ agba okwebe na isi Ogene na-enye aṅụlị Ogene na-enye aṅụlị Ogene na-enye aṅụlị Ogene na-enye aṅụlị Ogene na-enye aṅụlị Onye amalọ agba okwebe na isi Ogene na-enye aṅụlị Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye Haala ye, ọshị na ọmalụ ete, shị haala ye, haala ye Ogene ebidogo Ayamma Nnukwu mmụọnwụ abatago Ayamma Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego Ayamma Olo-lo-lo-lo-lo-lo Ayamma Ogene ebidogo Ayamma Nnukwu mmụọnwụ abatago Ayamma Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego Ayamma Olo-lo-lo-lo-lo-lo Ayamma Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m Ị na-anụ akwa m na-ebe kọọ ịchọlụ ịnụ ụda egbe Nwa selen-selense, selense Mpa pekem-pekempe, pekempe Nwa selen-selense, selense Mpa pekem-pekempe, pekempe