Ogbe Mulla is on my medulla Mulla is on my medulla Mulla is on my medulla Mulla is on my medulla Mulla dị na my medula Mulla dị na my medula Mulla dị na my medula Mulla dị na my medula Na abanị, cartel mụ anya, para para, undertaker Shawty sị na she falling for me but I am falling the paper Anya m dị n'ime LV, adịlọ m afụ any hater Adịlọ m e chase Lisa, achọ m ego Monalisa Hakuna matata, mood mụ today bụ Dolce and Gabanna I came with heart of a lion, my chain dịkwa cold savanah My men are well to do, winners only in my cabana Loader, tinye ife na aza, ka anyị jee lie ego na Cubana Focus, focus Emee m ya hocus pocus Akwa, akwa mmadụ ka a na-aya Ọbala adịlọ n'ime robot Welcome to my party I'm a play boy like Carti We show no sympathy And on my feet is Marni No sign of weakness G upgrade your life in silence Ụfọdụ ndị na-atụ ọlụ, ụfọdụ ndị na-ala ụla Ụfọdụ ndị na-achọ okwu, ụfọdụ ndị na-ekpe udo Mana anyị na-acho akpa, anyị adịlọ achọ asa Mulla is on my medulla Mulla is on my medulla Mulla is on my medulla Mulla is on my medulla Mulla dị na my medula Mulla dị na my medula Mulla dị na my medula Mulla dị na my medula Na abanị, cartel mụ anya, para para, undertaker Shawty sị na she falling for me but I am falling the paper Anya m dị n'ime LV, adịlọ m afụ any hater Adịlọ m e chase Lisa, achọ m ego Monalisa Hakuna matata, mood mụ today bụ Dolce and Gabanna I came with heart of a lion, my chain dịkwa cold savanah My men are well to do, winners only in my cabana Loader, tinye ife na aza, ka anyị jee lie ego na Cubana