Yeee, o Ije nwoke..., o Ije nwoke... Ogbe... "OT 101", gini? Ije nwoke abụlọ cat walk Ije nwoke abụlọ try your luck, mpa, you must put in work Ije nwoke abụlọ "snap me unaware", nwanne, ị ga-adị aware Mberede nyili dike mana mberede ka-eji amakwa dike Yeee, eee Ọdịlọ easy yeee Ije nwoke, yeee, eee Ọdịlọ easy ye, ye, ye, ye, ye, ye, ye Adịlọ ebu anị ebu Adịlọ agwa ochintị na agha esu My present level bụ na enu Onye obodo, abụlọ m efulefu Ụwa bụ afịa, onye zụcha ọna Amachazina aku fecha ọ daa Waiter, wetelụ m garri na ofe ọha Ije ụwa abụlọkwa ije ọma I came from being the least to being on top the list I am the topic and top pick Thin boy but my girl is thick Ka Ojukwu Ọdịmegwu Obodo bụ igwe, ụwadịegwu Ịfe a na-eme abụlọkwa ịfe ụmụaka My homeboys analụgo aka, ogbe "OT 101", gini? Ije nwoke abụlọ cat walk Ije nwoke abụlọ try your luck, mpa, you must put in work Ije nwoke abụlọ "snap me unaware", nwanne, ị ga-adị aware Mberede nyili dike mana mberede ka-eji amakwa dike Yeee, eee Ọdịlọ easy yeee Ije nwoke, yeee, eee Ọdịlọ easy ye, ye, ye, ye, ye, ye, ye Yeee, eee Ọdịlọ easy yeee Ije nwoke, yeee, eee Ọdịlọ easy ye, ye, ye, ye, ye, ye, ye