Sambalitual Iyoo Jayswaarg is the new problem Mụnwa adịlọọ eme ihe enemies Mụnwa chọọ e make the money by any means Owu na-akpọ m na phone, achọlọọ m ịza Stuck in the grind 24/7 maka owu ịsa m Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle M bute ike anyị alụọ, m bute ike anyị alụọ Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle M bute ike anyị akụọ, m bute ike anyị akụọ Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, no cap Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Hussle o'clock (On God) No time to waste, time dey run ka temple run (Ebele adịlọọ ya) Take time but don't waste time, Android a na-eme facetime? Anyị fụ police sign, anyị ewelị ya by U-turn Hustle, hustle, ọọ kwa maka ndị be unu Hustle ka IG giveaway hapụzịa ndị be unu 10:00pm ị nakpugo, 10:00am I tetego Time hustle o'clock ka I ji agwa ndị mmadụ "Ka chi fo" M ga-e-lose-nwu everything mana m ma n-lose-nwu hope Wetin go be, go be, Archbishop abụlọọ Pope Abụlọọ m afịa, mana ụmụ Iyoo na-asị na m dị dope Ihe meelụ m ji amụlụ anya na ị na-aralụ ụla bụ dough Ebe m si bịa emechigo ọkada ị na-ebu passenger (Onitsha) Ebe m si bịa, wetin matter the most na paper (Otu Nkwọ) Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle M bute ike anyị alụọ, m bute ike anyị alụọ Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle M bute ike anyị akụọ, m bute ike anyị akụọ Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, no cap Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Abịalọọ m ebe a i-make friends Nwanne, ife m bịalụ i-make bụkwa ego Ọ sọkwa gị agbala mbọ, nyetụ m, nyetụ m, ọọ yanwa ka ị ga-eji ebute ego? Asị m my woman na a ga-atụlụ ya container ma o nwete the ego ọsịịsọ Nwanne, bill m na-enye bụkwa aka ịbụọ mana ọ nụchalụ akụkọ chọọlụ m aka ịtọ Ị na-ajụ m ihe na-akụ, ọọ kwa hussle o'clock Ebe m chọlụ bụ top Anya abanị anyị mụlụ melụ anyị ji ebulu afịa na stock M fụbee gị na bank, nwanne, I fụnubee m na club Nwanne, a sị na iko m ejugo, m wee je gote another cup Nwanne, onye na-ejilọọ ego a na-akpọpụ mmadụ court? Nnwa, afa gị abụlọọ Jonathan, ị na-eche goodluck Ibe gị na-eme giveaway, nwanne, ị passa na-achọ giveaway Ọ bụụ na God's time bụ the best, m ga-ezu watch na church I'mma get mine, get mine Asa sị gị my sign, ị sị ya na ọọ dollar sign Abụlọọ m engine ọka, but sọọsọ ihe m ma bụ grind Meantime, next time m chụpado ya, no time Nwanne, ọọ gịnị gbasara snow ịda n'ime Abakpa? Nwanne, ọọ kwa onye nwelụ ego bụ ihe na-eme nganga E lie onye nganga, a kpọọ ya onye mgbu Nwanne, ị bụ onye mgbu, go and hustle Ejilọọ binye m, binye m abụlụ ọgalanya Egote m watch Kee ihe na-akụ? Hussle o'clock Anyị lụchaa matter, I nye m my cut Abịalọọ m ebe a ka anyị kọọ akụkọ Mike Ejiagha Nye m ego m, before asị na ọ wụ gị bụ my fault Ọ bụlọọkwa onye bu ụzọ gbawa mbọ na-agbata mbọ Mana ọ bụlụ na ị gbalọọ mbọ, nnwa, ebele mụ emeelụ mma gị Even ma mpa gị Afọ ga-asa gị Nwanne, ọ bụlu na I jilụ ego ncha, owu ga-asa gị Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle M bute ike anyị alụọ, m bute ike anyị alụọ Akpọna m na phone, kịtaa m na-a-hustle M bute ike anyị akụọ, m bute ike anyị akụọ Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, no cap Ihe na-akụ bụ hussle o'clock, on God Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock Kee ihe na-akụ? Ihe na-akụ bụ hussle o'clock To whom afịa is given, lighter is expected Jeriq Eh eh, Jeriq It's Beat Producer of all nations Enaps Empire on the mix