Sambalitual, iyoo (Jaayswarg is the new problem) I remember when I was praying for a million naira Ego m sego na loud akalịgo a million naira Adị m belle full but I'm still keeping my hunger My believe bụ na adị m broke till I touch a billion dollar Etoo m na Nkpor ebe a na-elesị onye akpọ, akpọ Before ịmalụ ife na-eme, ebutego m ike mmadụ anọ Before m na-esendị bu, kịtaa mụnwa esendịlọọ Why? Do good or do bad, ụmụ ụwa ka ga-akọ All man bịa school, but ife ga-ekwu bụ result Where were you when 1kpa no dey to bail me n'azụ hilux? I bailed myself, I motivated myself No single person dey to help me, so I helped myself I am that I am, I don't know about you But wetin I know be say na only you fit help you But if you try to cross my lane, do me I do you Mgbe m na-alụ military, Samba told me to Facebook The pain I felt bụ my reason, dirty myself for zero 6 Now the bag atụgo down, I'm clean like a white handkerchief Oluwa eji m Gị apology, nnwa Gị e-tastego codeine Oluwa dey cover me, upon say adị m used to sin Look at me well, ị ga-afụ ime ogbe na my character Abụ m a rapper, as a Catholic abụ m a Mass-server Adị m too wuu and calculated like a maths teacher Till m bute ike, till I hammer like a carpenter Mụnwa amaa gba last, m ga-agba first ka book of Genesis Mama jụụ m mgbe ọbụna ị na-agba ọgwụ, ị bụ onye pharmacist? Mama, all I care about is you and isi Benjamin One thing dị very certain, ọ dị certain say we go win Pushing ka a woman in labor, ka nwaanyị dị ime Pushing ka onye barrow cos I believe na echi dị ime Ezigbo mgbu ka ọ bụ n'ogbe, if I no bute ike Ego bụ joy, ị fụtugo ebe Bill Gate na-ewe iwe Ị dị sober is not allowed biko jee kechite ife Ị ma mgbanwu egbe na coal-tar, ị ma na ọ bụlọọ ile Adịlọọ e-load bus na-aga afịa nkwọ ụbọsị eke O nwelọọ teacher ga-asịnwu Dangote dee edemede Ị sị na ị bụ nnwa ogbe, ogbodo, I fogo igwe Ị ma mfunwu aboki ebe ọ na-eme sallah na nke Igwe Eze pụọ eze anọchie, eze adịị ebulọ oche As nnwa Otu bi na Nkpor, ife m na-apịa gị bụ ole Adị m broke till I touch a billion dollar Billion dollar dream, abụ m a paper chaser Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better Broke till I touch a billion dollar Billion dollar dream, abụ m a paper chaser Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better Way, bịa, ssss, wote phone gị ebe a Way, ssss, bịa, yeah, ka anyị gbadawa upper Iweka Adị m broke till I touch a billion dollar Billion dollar dream, abụ m a paper chaser Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better Broke till I touch a billion dollar Billion dollar dream, abụ m a paper chaser Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better Jeriq Ogbe Ogbe bịa ka anyị lụọ