Ogbe

Repping 042
Format anyị 442
Onitsha bụ jungle, only way out bụ hustle
Dripping in fear of God, because I fear no man
Cartel mụ na-enye nsogbu, stop playing with my gang

On Chukwu, no no no no no no to ndị Orji
I show no apology
Adị m all about the money
M na-atụ bombing night till mor-mor-morning
On Chukwu, no no no no no no to ndị Orji
I show no apology
Adị m all about the money
M na-atụ bombing night till mor-mor-morning

I'm inside my Benz outside
Trapping east side to west side
Adịlọọ m atụ ụjọ, I'm on guard
Crushing dope in a G-guard
Manchi, odogwu adaa efu na mba
Ka afịa ogiri, no bonanza
M na-e-push the agenda
Every day of the calendar
Abakpa na Ọmọgba pasakwa here (Pasa here)
Afịa Gariki aa afịa Ogbete na-ele (Ọ na-ele)
Enwee m sense ka Sir Chinụa Achebe (Chinụa Achebe)
Onye brother, bịa si n'ụla tete

Repping 042
Format anyị 442
Onitsha bụ jungle, only way out bụ hustle
Dripping in fear of God, because I fear no man
Cartel mụ na-enye nsogbu, stop playing with my gang

On Chukwu, no no no no no no to ndị Orji
I show no apology
Adị m all about the money
M na-atụ bombing night till mor-mor-morning
On Chukwu, no no no no no no to ndị Orji
I show no apology
Adị m all about the money
M na-atụ bombing night till mor-mor-morning

Esi m from white rizzla to brown rizzla
Young black boy from Africa
Bombing, bombing, on tinder
My cucumber n'ọnụ Linda
4:19, 4:20, I buba, then ị sewa
Akpọ anyị dịkwa plenty, my men bịa, your men awaa
Holy Mary, m na-ayọ, credit us for all this debit
Ejilọọ ụtụtụ ama njọ afịa bụ okwu dịkwa legit
Abụ m a graduate of the street, with first class upper degree
Molly in my chivita
Real gees in my perimeter

On Chukwu, no no no no no no to ndị Orji (Ndị mgbu)
I show no apology (Apology)