Kene nu onye kelu igwe na uwa Kene nu onye kelu igwe na uwa Kene nu onye kelu igwe na uwa Kporo ya isi na ala Olisa bi na igwe ... papa anam ekene o Mgbe uche na echegbum Okwa isilim jebe o Nyem nku sim febe o Ife osofa mebe o As long as na ndi ndu gi ka ezi na unom ga na efe kwa o So gi kam na ekpelu ... Nekwa obim we're o Maka emefe gom o Papa echefunam o Okwa imecha chetam Welu ngozi netam Efulum ichota m Mpa ikechi wrapper m Ofia ana agbalu oso Bu Ofia nje bute agu Fa asi nam melu alu Ife m na ekwu na onu Kama nga fe chi ozo Ka mai kwa mbulu onu Site Nike ebube chuwku emego boys na ewuzi oku... Anozim na uso Nnem si na ofuya na nlo Ezege eze ebu na afo Edelu Afam a na onwa Nwa omelora na awka Anom na iru oche kuo pa Make everything Dey proper Ekwensu ekpom na okpa Gba ndilo nkiti fa na eme na nkiti Watch my cup over flow oga wa ka mgbidi Udu akona milli Egbe ebuna nrim o Akwa abiana bem Uwa eruna isim It's my season I try to show you reason Fa fu fa ne kilizim And dem been no believe in Ima ha ma ebuwudim Everyday I be wining Ina afukwa oku isim The realest ever seen Nekwa obim o So chi makwa obim o Nna Riwe otito Okwa Ndaba ijimo Na u Dey Run the show Make I no go below Maka Ogbajuo dolom o Ibu Obata obiye o Adim active Sam ka jhon the baptist E breaki gom the captive E change gom the tactics Ekwensu gam na azu Cassette m afia na azu We buyie onye ajulu aju Kuba ka nwa akwo na azu Esim kam Kele gi Nam ama yo gi ihe tata Mana oga Ebum aka Okem ga elum aka Gozie family mo Gozie lum fans mo Bulie salary ha o Mpa Gozielum men mo Anyi sili onwu Nye fa ezigbo ndumodu Si fa jisike na olu Anyi ama li aku na onwu Melu na mputa iru ogu Ifuna aputam olu Ifuna Amutam olu Ifu na aka kwum na oku Asi na abum afifia ndi imi aka efo gom Obuna egwu di ha na aka egwu aka ekpo gom Uwa aka eko gom Shark aka enogom Mana akam achagonu Ona abanye gbojom Umu uwa na ama aka Ndi ilo na Akwa aka Chim melum Ada ada Kita abum nna nwa Nwa amuta na nma Obi na igwe de me Ife Nile imelu'm I want to say I'm grateful Kene nu onye kelu igwe na uwa Kene nu onye kelu igwe na uwa Kene nu onye kelu igwe na uwa Kporo ya isi na ala Emma bu agu na echemba Ogodo buscheda Ino makwa obi di ude Kporo ya isi na ala